
Gwogwogwongwo: Mike Ejegha Anwụọla — Ihe Kpatara Ọnwụ Ya
Izunna Okafor dere akụkọ a Ụgwọ onye ụwa ji chi ya bụ ịza ya òkù mgbe ọ kpọrọ ya, maka na ọ na-abụ ụkwa ruo oge ya, ọ dàá. N’ịgbaso nke a, otu onye egwu ekpiri a ma ama n’ala Nigeria nà mba ụwa gbaa, bụ Maazị Mike Ejeagha, anwụọla. Mike Ejeagha, onye a…